Saturday 1 November 2008

ULU-ABIA WOO!!!

Ejim overele la-alabata umule ayi,ndi-enyi la ikwu la-ibe ayi ha nile l'ime ogbo la ngu a la akpa maka ogamlihu la ive la-eme la ibeayi bu Nenwe,Nigeria la uwa gburu gburu.
Ulu Abia lu woo!!
Onye-njikota okwu.
-----------------------------------------
I am using this opportunity to welcome all our brothers and sisters , friends and well-wishers into this forum for discussions on Nenwe developments/ matters and news/happenings in Nigeria and the whole world.
You are all welcome.
The Moderator

No comments: